1 Ndị Eze 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ga-emekwa ka eze biliere ya+ ịchị Izrel bụ́ onye ga-ebipụ ụlọ Jeroboam n’ụbọchị ahụ, ọ́ bụrụkwanụ ugbu a?+ 1 Ndị Eze 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Beasha+ nwa Ahaịja onye ụlọ Ịsaka malitere ịgbara ya izu; Beasha wee gbuo ya n’obodo Gibetọn,+ bụ́ nke ndị Filistia, mgbe Nedab na Izrel niile nọchibidoro Gibetọn.
14 Jehova ga-emekwa ka eze biliere ya+ ịchị Izrel bụ́ onye ga-ebipụ ụlọ Jeroboam n’ụbọchị ahụ, ọ́ bụrụkwanụ ugbu a?+
27 Beasha+ nwa Ahaịja onye ụlọ Ịsaka malitere ịgbara ya izu; Beasha wee gbuo ya n’obodo Gibetọn,+ bụ́ nke ndị Filistia, mgbe Nedab na Izrel niile nọchibidoro Gibetọn.