Joshụa 19:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 na Elteke na Gibetọn+ na Belat,+ Joshụa 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E sikwa n’ebo Dan nye ha Elteke na ala ịta ahịhịa ya, na Gibetọn+ na ala ịta ahịhịa ya, 1 Ndị Eze 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’afọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị Esa bụ́ eze Juda, Zimraị ghọrọ eze ma chịa ụbọchị asaa+ na Teza, ka ndị Izrel mara ụlọikwuu ibuso Gibetọn,+ bụ́ obodo ndị Filistia, agha.
15 N’afọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị Esa bụ́ eze Juda, Zimraị ghọrọ eze ma chịa ụbọchị asaa+ na Teza, ka ndị Izrel mara ụlọikwuu ibuso Gibetọn,+ bụ́ obodo ndị Filistia, agha.