Job 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya?
5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya?