Abụ Ọma 115:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Arụsị ha bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Aịzaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+ Aịzaya 44:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị niile na-eme ihe oyiyi a pịrị apị bụ ihe efu,+ ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Dịkwa ka ndị àmà ha, ha adịghị ahụ ihe ọ bụla, ha amaghịkwa ihe ọ bụla,+ ka ihere wee mee ndị na-eme ha.+
8 Ala ha jupụtakwara na chi na-abaghị uru.+ Ihe aka mmadụ rụrụ ka ha na-akpọrọ isiala, bụ́ ihe mkpịsị aka mmadụ mere.+
9 Ndị niile na-eme ihe oyiyi a pịrị apị bụ ihe efu,+ ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Dịkwa ka ndị àmà ha, ha adịghị ahụ ihe ọ bụla, ha amaghịkwa ihe ọ bụla,+ ka ihere wee mee ndị na-eme ha.+