Diuterọnọmi 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke mere ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ihe arụ n’anya Jehova,+ ọrụ aka nke onye na-eji osisi na ígwè arụ ọrụ,+ onye debewokwara ya n’ebe zoro ezo.’ (Mmadụ niile ga-aza, sị, ‘Amen!’)+ 2 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee họpụtara onwe ya ndị nchụàjà maka ebe ndị dị elu+ nakwa maka ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu+ nakwa maka ụmụ ehi o mere.+ Aịzaya 41:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
15 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke mere ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ihe arụ n’anya Jehova,+ ọrụ aka nke onye na-eji osisi na ígwè arụ ọrụ,+ onye debewokwara ya n’ebe zoro ezo.’ (Mmadụ niile ga-aza, sị, ‘Amen!’)+
15 O wee họpụtara onwe ya ndị nchụàjà maka ebe ndị dị elu+ nakwa maka ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu+ nakwa maka ụmụ ehi o mere.+
29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+