Diuterọnọmi 27:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “‘Onye mere arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ arụsị a kpụrụ akpụ,+ nke onye na-eme nkà rụrụ, ma zoo ya, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na arụsị bụ ihe rụrụ arụ n’anya Jehova.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’*)
15 “‘Onye mere arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ arụsị a kpụrụ akpụ,+ nke onye na-eme nkà rụrụ, ma zoo ya, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na arụsị bụ ihe rụrụ arụ n’anya Jehova.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’*)