1 Ndị Eze 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+ 2 Ndị Eze 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ naanị na ọ nọgidere na-eme mmehie niile Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+ Ọ hapụghị ya.
9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+
3 Ọ bụ naanị na ọ nọgidere na-eme mmehie niile Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+ Ọ hapụghị ya.