Jeremaya 28:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, ya na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,+ n’ihi na m ga-agbaji yok eze Babịlọn.’”
4 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, ya na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,+ n’ihi na m ga-agbaji yok eze Babịlọn.’”