2 Ndị Eze 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem. 2 Ndị Eze 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda.+ Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị. Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Nebukadneza* eze Babịlọn chiri Zedekaya+ nwa Josaya eze ka ọ chịwa Juda.+ N’ihi ya, Zedekaya nọchiri Konaya*+ nwa Jehoyakim malite ịchị.
8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem.
27 N’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda.+ Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị.
37 Nebukadneza* eze Babịlọn chiri Zedekaya+ nwa Josaya eze ka ọ chịwa Juda.+ N’ihi ya, Zedekaya nọchiri Konaya*+ nwa Jehoyakim malite ịchị.