Jeremaya 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụlọ eze Juda, ‘N’ebe m nọ, ị dị ka Gilied na ọnụ ọnụ ugwu Lebanọn.+ N’ezie, m ga-eme ka ị bụrụ ala ịkpa;+ ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime obodo gị a ga-ebi ebi.+
6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụlọ eze Juda, ‘N’ebe m nọ, ị dị ka Gilied na ọnụ ọnụ ugwu Lebanọn.+ N’ezie, m ga-eme ka ị bụrụ ala ịkpa;+ ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime obodo gị a ga-ebi ebi.+