Abụ Ọma 107:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Na-emekwa ka ala nke na-eme nri ghọọ ala nnu,+N’ihi ihe ọjọọ nke ndị bi na ya na-eme. Aịzaya 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na a ga-agbahapụ obodo e wusiri ike, a ga-agbahapụ ala ịta ahịhịa ya, gbahapụkwa ya dị ka ala ịkpa.+ Nwa ehi ga na-ata nri n’ebe ahụ, ọ ga-amakpukwa n’ebe ahụ; ọ ga-erichapụkwa alaka ya.+
10 N’ihi na a ga-agbahapụ obodo e wusiri ike, a ga-agbahapụ ala ịta ahịhịa ya, gbahapụkwa ya dị ka ala ịkpa.+ Nwa ehi ga na-ata nri n’ebe ahụ, ọ ga-amakpukwa n’ebe ahụ; ọ ga-erichapụkwa alaka ya.+