Aịzaya 27:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ndị mmadụ ga-esi n’obodo a rụsiri ike gbapụsịa. Ha ga-ahapụ ala anụmanụ na-ata ahịhịa, ya adị ka ala ịkpa.+ Ebe ahụ ka nwa ehi ga na-ata ahịhịa, na-amakpukwa. Ọ ga-atachapụkwa alaka osisi dị iche iche.+
10 N’ihi na ndị mmadụ ga-esi n’obodo a rụsiri ike gbapụsịa. Ha ga-ahapụ ala anụmanụ na-ata ahịhịa, ya adị ka ala ịkpa.+ Ebe ahụ ka nwa ehi ga na-ata ahịhịa, na-amakpukwa. Ọ ga-atachapụkwa alaka osisi dị iche iche.+