Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 6:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Mụ asị: “Jehova, ruo ole mgbe?” Ya asị:

      “Ruo mgbe obodo niile bụzi ebe e bibiri ebibi n’enweghị onye bi na ha,

      Ruo mgbe ụlọ niile na-enweghị mmadụ nọ na ha,

      Ruo mgbe e bibiri ala a, mee ka ọ tọgbọrọ nkịtị,+

      12 Ruokwa mgbe Jehova kpọgara ndị mmadụ n’ebe dị anya,+

      Ọtụtụ ebe n’ala a atọgbọrọkwa nkịtị.

  • Jeremaya 26:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 “Maịka+ onye Moreshet nọ na-ebu amụma n’oge Hezekaya+ bụ eze Juda, na-agwa ndị Juda niile, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị:

      “A ga-akọ Zayọn ka ubi.

      Jeruselem ga-abụzi obodo e bibiri ebibi.+

      Oké ọhịa ga-etochikwa ugwu nke ụlọ nsọ dị n’elu ya.”’+

  • Abụ Ákwá 2:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Jehova dịzi ka onye iro.+

      O bibiela Izrel.

      O bibiela ụlọ elu ya niile.

      O bibiela ebe niile a rụsiri ike na ya.

      O meekwala ka a na-eru uju, na-ebekwa ákwá na Juda.

  • Ezikiel 36:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 N’ihi ihe a ha mere, ugwu niile dị n’Izrel, nụrụnụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. E nwere ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ugwu ukwu na ugwu nta, iyi na ndagwurugwu, na ebe ndị a lara n’iyi, ndị tọgbọzi nkịtị,+ nakwa obodo niile na-enweghịzi ndị bi na ha, ndị a kwakọọrọ ihe dị na ha, ndị ndị fọdụrụ ná mba dị iche iche gbara ha gburugburu na-akwa emo.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya