-
Ezikiel 36:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 ya mere, ugwu niile dị n’Izrel,+ nụrụnụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru! Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ugwu ukwu na ugwu nta, ọwa mmiri na ndagwurugwu na ebe ndị a lara n’iyi bụ́ ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu+ na obodo niile a gbahapụrụ agbahapụ, ndị a kwakọọrọ ihe dị na ha, meekwa ka ha bụrụ ihe ndị fọdụrụ ná mba dị iche iche gbara ha gburugburu na-akwa emo;+
-