-
Ezikiel 36:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi ihe a ha mere, ugwu niile dị n’Izrel, nụrụnụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. E nwere ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ugwu ukwu na ugwu nta, iyi na ndagwurugwu, na ebe ndị a lara n’iyi, ndị tọgbọzi nkịtị,+ nakwa obodo niile na-enweghịzi ndị bi na ha, ndị a kwakọọrọ ihe dị na ha, ndị ndị fọdụrụ ná mba dị iche iche gbara ha gburugburu na-akwa emo.+
-