2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Jeremaya 52:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+ Hosia 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Izrel wee chefuo Onye kere ya,+ ọ na-ewukwa ụlọ nsọ dị iche iche;+ Juda wukwara ọtụtụ obodo siri ike.+ M ga-eziga ọkụ n’obodo ya niile, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na nke ọ bụla n’ime ha.”+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+
14 Izrel wee chefuo Onye kere ya,+ ọ na-ewukwa ụlọ nsọ dị iche iche;+ Juda wukwara ọtụtụ obodo siri ike.+ M ga-eziga ọkụ n’obodo ya niile, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na nke ọ bụla n’ime ha.”+