11 M wee sị: “Jehova, ruo ole mgbe?”+ O wee sị: “Ruo mgbe obodo niile ghọrọ mkpọmkpọ ebe, n’enweghị onye bi ha, ruo mgbe ụlọ niile na-enweghị mmadụ nọ ha, mgbe e bibiwokwara ala a mee ka ọ tọgbọrọ n’efu;+
14 E nwewo ọgba aghara n’etiti ndị gị,+ a ga-ebukọrọ ihe niile dị n’obodo gị ndị e wusiri ike+ otú ahụ Shalman bukọọrọ n’ụlọ Abel, n’ụbọchị agha, mgbe a kụriri otu nwaanyị na ụmụ ya.+
11 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘E nwere onye iro gburugburu ala ahụ.+ Ọ ga-emekwa ka ike gwụ gị. A ga-ebukọrọkwa ihe ndị dị n’ụlọ elu gị niile.’+