Hosia 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mma agha ga-agazu obodo ya niile+ wee laa ihe ntụchi ụzọ ya n’iyi, ripịakwa ha+ n’ihi atụmatụ ha.+ Emọs 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“akpọrọ m mpako Jekọb asị,+ akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefe obodo ahụ na ihe jupụtara n’ime ya n’aka ndị iro ya.+
8 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“akpọrọ m mpako Jekọb asị,+ akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefe obodo ahụ na ihe jupụtara n’ime ya n’aka ndị iro ya.+