Emọs 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejirila onwe ya* ṅụọ iyi.’+ Ihe a ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru,‘“Mpako Jekọb dị+ na-asọ m oyi,Akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefekwa obodo ya na ihe juru na ya n’aka ndị iro ya.+
8 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejirila onwe ya* ṅụọ iyi.’+ Ihe a ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru,‘“Mpako Jekọb dị+ na-asọ m oyi,Akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefekwa obodo ya na ihe juru na ya n’aka ndị iro ya.+