Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Ezikiel 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M ga-emekwa ka ala ahụ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ee, ebe tọgbọrọ nkịtị. A ga-emekwa ka ike ya nke na-ebu ya isi ghara ịdịkwa,+ meekwa ka ugwu ndị dị n’Izrel tọgbọrọ n’efu,+ ọ dịghị onye ga-esi na ha gafee. Hosia 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe Izrel ji anya isi agbawo akaebe megide ya;+ e mewokwa ka Izrel na Ifrem sụọ ngọngọ ná njehie ha.+ Juda esorowokwa ha sụọ ngọngọ.+
28 M ga-emekwa ka ala ahụ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ee, ebe tọgbọrọ nkịtị. A ga-emekwa ka ike ya nke na-ebu ya isi ghara ịdịkwa,+ meekwa ka ugwu ndị dị n’Izrel tọgbọrọ n’efu,+ ọ dịghị onye ga-esi na ha gafee.
5 Ihe Izrel ji anya isi agbawo akaebe megide ya;+ e mewokwa ka Izrel na Ifrem sụọ ngọngọ ná njehie ha.+ Juda esorowokwa ha sụọ ngọngọ.+