Ezikiel 33:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 M ga-eme ka ala ahụ tọgbọrọ nnọọ chakoo.+ A ga-eme ka onwe ya kwụsị ịna-ebu ya isi, meekwa ka ọ kwụsị ịna-akpa nganga. A ga-eme ka ugwu ndị dị n’Izrel tọgbọrọ nkịtị.+ E nweghịkwa onye ga-esi na ha na-agafe.
28 M ga-eme ka ala ahụ tọgbọrọ nnọọ chakoo.+ A ga-eme ka onwe ya kwụsị ịna-ebu ya isi, meekwa ka ọ kwụsị ịna-akpa nganga. A ga-eme ka ugwu ndị dị n’Izrel tọgbọrọ nkịtị.+ E nweghịkwa onye ga-esi na ha na-agafe.