Ezikiel 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M ga-emekwa ka ala ahụ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ee, ebe tọgbọrọ nkịtị. A ga-emekwa ka ike ya nke na-ebu ya isi ghara ịdịkwa,+ meekwa ka ugwu ndị dị n’Izrel tọgbọrọ n’efu,+ ọ dịghị onye ga-esi na ha gafee.
28 M ga-emekwa ka ala ahụ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ee, ebe tọgbọrọ nkịtị. A ga-emekwa ka ike ya nke na-ebu ya isi ghara ịdịkwa,+ meekwa ka ugwu ndị dị n’Izrel tọgbọrọ n’efu,+ ọ dịghị onye ga-esi na ha gafee.