Ilu 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E nwere ọgbọ nke anya ya dị oké elu, nke anya ya nke na-enwu gbaa dị elu.+ Aịzaya 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-anụ ya,+ ọbụna ha niile, Ifrem na ndị bi na Sameria,+ n’ihi mpako ha nakwa n’ihi obi nganga ha nke ha ji sị:+ Hosia 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe Izrel ji anya isi agbagidewo ya akaebe,+ ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha,+ ihe a dum emeghịkwa ka ha chọọ ya.+
9 Ha ga-anụ ya,+ ọbụna ha niile, Ifrem na ndị bi na Sameria,+ n’ihi mpako ha nakwa n’ihi obi nganga ha nke ha ji sị:+
10 Ihe Izrel ji anya isi agbagidewo ya akaebe,+ ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha,+ ihe a dum emeghịkwa ka ha chọọ ya.+