Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+ Hosia 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe Izrel ji anya isi agbawo akaebe megide ya;+ e mewokwa ka Izrel na Ifrem sụọ ngọngọ ná njehie ha.+ Juda esorowokwa ha sụọ ngọngọ.+
3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+
5 Ihe Izrel ji anya isi agbawo akaebe megide ya;+ e mewokwa ka Izrel na Ifrem sụọ ngọngọ ná njehie ha.+ Juda esorowokwa ha sụọ ngọngọ.+