Job 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke ga-ewere ihe ọjọọ mmadụ mere debere ụmụ ya;+Ọ ga-akwụ ya ụgwọ ka o wee mara.+ Ezikiel 33:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ọ ga-emezu—lee! ọ ga-emezurịrị+—ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.”+