2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+ Aịzaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Isi Ifrem bụ Sameria,+ onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na unu enweghị okwukwe, unu agaghị adịte ndụ aka.”’”+
6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+
9 Isi Ifrem bụ Sameria,+ onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na unu enweghị okwukwe, unu agaghị adịte ndụ aka.”’”+