10 Ha wee weghara ya+ mgbe afọ atọ gwụchara; n’afọ nke isii nke ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia eze Izrel, e weghaara Sameria.+
16 “A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụri ụmụ ha,+ a ga-abọwakwa ndị inyom ha dị ime afọ.”+