2 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+ Emọs 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’Ashdọd nakwa n’ụlọ elu niile dị n’ala Ijipt,+ sị: “Zukọtanụ megide ugwu niile nke Sameria,+ hụkwanụ ọgba aghara jupụtara n’ime ya na nrigbu a na-erigbu ndị mmadụ n’ime ya.+
18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+
9 “‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’Ashdọd nakwa n’ụlọ elu niile dị n’ala Ijipt,+ sị: “Zukọtanụ megide ugwu niile nke Sameria,+ hụkwanụ ọgba aghara jupụtara n’ime ya na nrigbu a na-erigbu ndị mmadụ n’ime ya.+