7“N’oge m ga-agwọ Izrel,+ a ga-ekpughe njehie Ifrem,+ kpugheekwa ihe ọjọọ Sameria mere;+ n’ihi na ha anọwo na-aghọ aghụghọ,+ onye ohi na-abatakwa; ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga na-awakpo ndị mmadụ n’èzí.+
4“Nụrụnụ okwu a, unu nne ehi Beshan,+ ndị nọ n’ugwu Sameria,+ ndị na-erigbu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ndị na-echi ndị ogbenye ọnụ n’ala, ndị na-asị ndị nna ha ukwu, ‘Wetanụ, ka anyị ṅụọ!’