Hosia 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Mgbe ọ bụla m chọrọ ịgwọ Izrel,Mmehie Ifrem na-apụta ìhè,+Ihe ọjọọ Sameria na-eme na-apụtakwa ìhè.+ Ha na-aghọ aghụghọ.+ Ha na-abata zuo ohi, na-ebukọrọkwa ihe ndị mmadụ n’èzí.+
7 “Mgbe ọ bụla m chọrọ ịgwọ Izrel,Mmehie Ifrem na-apụta ìhè,+Ihe ọjọọ Sameria na-eme na-apụtakwa ìhè.+ Ha na-aghọ aghụghọ.+ Ha na-abata zuo ohi, na-ebukọrọkwa ihe ndị mmadụ n’èzí.+