Hosia 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’oge m ga-agwọ Izrel,+ a ga-ekpughe njehie Ifrem,+ kpugheekwa ihe ọjọọ Sameria mere;+ n’ihi na ha anọwo na-aghọ aghụghọ,+ onye ohi na-abatakwa; ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga na-awakpo ndị mmadụ n’èzí.+
7 “N’oge m ga-agwọ Izrel,+ a ga-ekpughe njehie Ifrem,+ kpugheekwa ihe ọjọọ Sameria mere;+ n’ihi na ha anọwo na-aghọ aghụghọ,+ onye ohi na-abatakwa; ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga na-awakpo ndị mmadụ n’èzí.+