Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru. Maịka 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Aka ha dị n’ihe ọjọọ, imeta ya nke ọma;+ onyeisi na-ekwu ka e nye ya ihe, onye na-ekpe ikpe na-ekpekwa ikpe iji nata ụgwọ ọrụ,+ onye ukwu na-ekwukwa ihe si ya n’obi, uche nke aka ya;+ ha na-agbakọ aka eme ya.
3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru.
3 Aka ha dị n’ihe ọjọọ, imeta ya nke ọma;+ onyeisi na-ekwu ka e nye ya ihe, onye na-ekpe ikpe na-ekpekwa ikpe iji nata ụgwọ ọrụ,+ onye ukwu na-ekwukwa ihe si ya n’obi, uche nke aka ya;+ ha na-agbakọ aka eme ya.