Maịka 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Aka ha ma nnọọ otú e si eme ihe ọjọọ.+ Onyeisi na-ekwu ihe a ga-enye ya. Onye na-ekpe ikpe na-ekwu ka a kwụọ ya ụgwọ.+ Onye a ma ama na-ekwukwa ihe ọ chọrọ ka e nye ya.*+ Ha na-agbakọkwa aka eme ya. Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:3 Ụbọchị Jehova, p. 78 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 20
3 Aka ha ma nnọọ otú e si eme ihe ọjọọ.+ Onyeisi na-ekwu ihe a ga-enye ya. Onye na-ekpe ikpe na-ekwu ka a kwụọ ya ụgwọ.+ Onye a ma ama na-ekwukwa ihe ọ chọrọ ka e nye ya.*+ Ha na-agbakọkwa aka eme ya.