Aịzaya 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ọ bụrụ na unu ajụ+ wee nupụ isi, a ga-eji mma agha ripịa unu; n’ihi na ọnụ Jehova ekwuwo ya.”+ Aịzaya 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+
8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+