1 Samuel 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụrụ na unu ejiri ikwesi olu ike mee ihe ọjọọ, a ga-ekpochapụ unu,+ ma unu ma eze unu.”+ Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Daniel 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+ Hosia 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụri ụmụ ha,+ a ga-abọwakwa ndị inyom ha dị ime afọ.”+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+
16 “A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụri ụmụ ha,+ a ga-abọwakwa ndị inyom ha dị ime afọ.”+