Nehemaya 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+ Nehemaya 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+
26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+
33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+