Hosia 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụgbu ụmụ ha,Bọwaakwa ụmụ nwaanyị ha dị ime afọ.” Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:16 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 29-30
16 A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụgbu ụmụ ha,Bọwaakwa ụmụ nwaanyị ha dị ime afọ.”