-
Emọs 3:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 ‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’Ashdọd
Nakwa n’ụlọ elu niile dị n’Ijipt.
Sịnụ: “Zukọtanụ n’elu ugwu niile dị na Sameria.+
Hụnụ ọgba aghara juru na ya,
Hụkwanụ otú e si na-erigbu ndị mmadụ na ya.+
10 N’ihi na ha amaghị otú e si eme ihe ziri ezi.” Ihe a ka Jehova kwuru.
“Ha na-eji ihe ndị mmadụ ha bukọọrọ n’ike akwaju ụlọ elu ha.”’
-