25 Anyị na-edina ala n’ihere anyị,+ mmechuihu anyị kpataara onwe anyị ekpuchiwo anyị;+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị ka anyị mehiere,+ anyị onwe anyị na nna anyị hà, malite mgbe anyị bụ ụmụaka ruo taa,+ anyị erubeghịkwa isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru.”+