8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’
21 M gwara gị okwu n’oge ị na-enweghị ihe na-echegbu gị.+ Ị sịrị, ‘Agaghị m erube isi.’+ Nke a bụ otú ị na-eme kemgbe ị bụ nwata, n’ihi na i rubeghị isi n’ihe m kwuru.+