Ọpụpụ 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Lezie anya n’ihi ya, rubekwa isi n’ihe o kwuru. Enupụrụla ya isi, n’ihi na ọ gaghị agbaghara unu mmebi iwu unu;+ n’ihi na aha m dị n’ime ya.
21 Lezie anya n’ihi ya, rubekwa isi n’ihe o kwuru. Enupụrụla ya isi, n’ihi na ọ gaghị agbaghara unu mmebi iwu unu;+ n’ihi na aha m dị n’ime ya.