Ndị Ikpe 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Unu na ndị bi n’ala a agbala ndụ.+ Kwatuonụ ebe ịchụàjà ha.’+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.+ Gịnị mere unu ji mee ihe a?
2 Unu na ndị bi n’ala a agbala ndụ.+ Kwatuonụ ebe ịchụàjà ha.’+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.+ Gịnị mere unu ji mee ihe a?