Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma unu ga-akwatusị ebe ịchụàjà ha. Unu ga-akụrisị ogidi arụsị ha. Unu ga-egbutusịkwa ogwe osisi arụsị* ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ, bibiekwanụ nkume niile ha tụrụ ihe na ha+ nakwa arụsị ha niile ha kpụrụ akpụ.+ Kwatụchaanụ ebe niile dị elu ha na-anọ efe chi ụgha ha.+
13 Ma unu ga-akwatusị ebe ịchụàjà ha. Unu ga-akụrisị ogidi arụsị ha. Unu ga-egbutusịkwa ogwe osisi arụsị* ha.+
52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ, bibiekwanụ nkume niile ha tụrụ ihe na ha+ nakwa arụsị ha niile ha kpụrụ akpụ.+ Kwatụchaanụ ebe niile dị elu ha na-anọ efe chi ụgha ha.+