Levitikọs 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu efela chi na-abaghị uru.+ Unu emekwarala onwe unu chi a kpụrụ akpụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Diuterọnọmi 27:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “‘Onye mere arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ arụsị a kpụrụ akpụ,+ nke onye na-eme nkà rụrụ, ma zoo ya, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na arụsị bụ ihe rụrụ arụ n’anya Jehova.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’*)
4 Unu efela chi na-abaghị uru.+ Unu emekwarala onwe unu chi a kpụrụ akpụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
15 “‘Onye mere arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ arụsị a kpụrụ akpụ,+ nke onye na-eme nkà rụrụ, ma zoo ya, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na arụsị bụ ihe rụrụ arụ n’anya Jehova.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’*)