Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka ọ dị ugbu a, Izrel bi na Shitim.+ Ha na ndị inyom Moab wee malite inwe mmekọahụ rụrụ arụ.+ 2 Pita 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị ga-agbaso+ omume ha rụrụ arụ,+ a ga na-ekwujọkwa ụzọ nke eziokwu ahụ n’ihi ndị a.+