Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe ndị Izrel bi na Shitim,+ ha na ụmụ nwaanyị Moab malitere ịkwa iko.+