Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka ọ dị ugbu a, Izrel bi na Shitim.+ Ha na ndị inyom Moab wee malite inwe mmekọahụ rụrụ arụ.+