Ọpụpụ 23:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gị na ha ma ọ bụ chi ha agbala ndụ.+ Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ nke bụ́ nkekọ na-ekwekọghị ekwekọ. N’ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Ma ọ bụ, olee òkè ìhè na ọchịchịrị nwere?+
2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+
14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ nke bụ́ nkekọ na-ekwekọghị ekwekọ. N’ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Ma ọ bụ, olee òkè ìhè na ọchịchịrị nwere?+