Ọpụpụ 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lezie anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ị na-aga ghara ịgba ndụ,+ ka ọ ghara ịbụrụ gị ọnyà n’etiti unu.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+ Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ nke bụ́ nkekọ na-ekwekọghị ekwekọ. N’ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Ma ọ bụ, olee òkè ìhè na ọchịchịrị nwere?+
12 Lezie anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ị na-aga ghara ịgba ndụ,+ ka ọ ghara ịbụrụ gị ọnyà n’etiti unu.+
2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+
2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+
14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ nke bụ́ nkekọ na-ekwekọghị ekwekọ. N’ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Ma ọ bụ, olee òkè ìhè na ọchịchịrị nwere?+