Ọnụ Ọgụgụ 33:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ n’ihu unu ma bibie ihe oyiyi niile ha ji nkume mee,+ bibiekwanụ ihe oyiyi niile ha ji ígwè wụọ,+ laakwanụ ebe nsọ ha niile dị elu n’iyi.+ Ọrụ Ndịozi 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe o bibisịrị mba asaa n’ala Kenan, o kere ala ha site n’ife nza:+
52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ n’ihu unu ma bibie ihe oyiyi niile ha ji nkume mee,+ bibiekwanụ ihe oyiyi niile ha ji ígwè wụọ,+ laakwanụ ebe nsọ ha niile dị elu n’iyi.+